Okasha (Arabic: عكاشة) bụ aha nna Ijipt nwere ike na-ezo aka
- Ahmed Okasha, onye isi mgbaka nke Ijipt
- Motaz Okasha (amụrụ ya na afọ 1990), onye Egypt na-agba bọọlụ
- Osama Anwar Okasha (1941 2010), onye Egypt na-ede ihe nkiri na onye nta akụkọ
- Samir OkashaPrọfesọ nke Philosophy of Science na Mahadum Bristol, UK
- Tawfik okasha,onye na-eme ihe na igwe onyonyo ndị igypt
- Tharwat Okasha (amụrụ 1921), onye edemede Egypt, onye ntụgharị na onye ọrụ gọọmentị