mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Benue Steetị |
nhazi ọnọdụ | 7°4′24″N 7°51′49″E, 7°0′39″N 7°51′4″E |
Okpokwu bụ mpaghara gọọmentị nke Benue Steeti, Naịjirịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Okpoga nke dị na ndịda mpaghara ahụ. Benue Steeti Polytechnic dị n'obodo Ugbokolo na LGA a.
O nwere mpaghara nke 731 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 176,647 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 973.[1]
Okpokwu bụ ebe obibi nke Benue Steeti Polytechnic na New Vision Institute of teknụzụ Ekenobi
LGAs and communities of Benue State. Gọọmentị ime obodo nwere ngalaba kansụl iri na abụọ ya bụ: Ameju, Eke, Ichama1, Ichama11, Ingle-Okpale, Ojigo, Okonobo, Okpoga Central, Okpog North, Okpoba South, Okpogu West na Ugbokolo.