Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Olumide |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Disemba 1994 |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | model, omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Ụlọ akwụkwọ King's College, Lagos, Babcock University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Man of God, The Johnsons, Shuga (Usoro TV), A Soldier's Story 2: Return from the dead |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Olumide Audio gara King's College, Lagos na Mahadum Lagos . [1] Ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum Babcock na June 2017. Olumide bidoro ọrụ ime ihe nkiri ya mgbe ọ dị afọ isii na usoro telivishọn nke Everyday People. A makwaara ya maka àgwà o na egosi dị ka 'Tari' na Africa Magic Series nke akpọrọ 'The Johnsons' Ọ na esonyekwa n'usoro telivishọn ndị ọzọ dị ka The Patriot, The Men In Her Life, Hammer, Stolen Waters and New Son. [2] Olumide gosipụtara agwa 'Weki' na usoro ihe ngosi nke Mtv Shuga Base, agba nke atọ na anọ . [3] [4] [5] [6] Ọ bụkwa onye na -egosi ihe na onyonyo. [7] Olumide enwetala ọtụtụ ihe nrite gụnyere '' Mr. Popularity '' na asọmpi Model of Africa 2012, nturu ugo "Nollywood Revelation of the Year" na ihe nrite nke Scream Awards 2014 na "The Most Promising Youth Actor" award na Ping Awards Na 2014. Ọ meriri onye na -eme ihe nkiri kacha mma na 2015 Best of Nollywood Awards na onye na -akwado ihe nkiri kacha mma maka ọrụ ya na ihe omume Soldier's Story na 2016 Africa Magic Viewers Choice Awards .