aha | Omo Ghetto |
---|---|
ụdị | comedy film, satire |
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Asụsụ Yoruba |
afọ/ụbọchị mbipụta | 24 Ọktoba 2010 |
Odee akụkọ ihe nkiri | Funke Akindele-Bello |
onye na-emepụta ihe | Funke Akindele-Bello |
ekesa site | Netflix |
ebe akụkọ | Naijiria |
Ụcha anụkpa ahụ | color |
plot expanded in | Omo Ghetto: The Saga |
Omo Ghetto (nsụgharị Bekee: Child of the Ghetto ) bụ ihe nkiri mpụ na-atọ ọchị nke Niajiria nke afọ 2010 nke Naijiria nke Abiodun Olarenwaju duziri, nke Funke Akindele, Rachel Oniga, Taiwo Hassan, Yinka Quadri na Eniola Badmus sonyere. [1]
Ihe nkiri a gbadoro ụkwụ na ajọ omume ọha nke òtù ndị inyom na-achị.
Olusegun Michael nke Modern Ghana toro Ndịna akụkọ a, ndị nsonye, isiokwu na nkọwa nke ọrụ na fim ahụ, na-akọwa ya dị ka ihe nkiri "n'akụkụ ihe, na-atọ ụtọ na nke na-ekpughe ihe". [2] Na 2017, Azeezat Kareem maka Encomium Magazine depụtara Omo Ghetto dị ka otu n'ime ihe nkiri abụọ chawapụ̀tara Eniola Badmus n'isi na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria . [3] E tinyekwara ya na ihe nkiri Legit.ng ise " nke Funke Akindele akacha echeta. [4]
Ihe nkiri ahụ nwere mmalite ya na Ụlọ ngosi, National Arts Theatre, nke Iganmu n'abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Ọktoba, 2010. [5]
Usoro ihe nkiri ahụ akpọrọ Omo Ghetto: The Saga pụtara n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Disemba ,2020. [6] [7]