mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oyo state ![]() |
nhazi ọnọdụ | 8°20′3″N 4°8′39″E ![]() |
Ori Ire bụ ọchịchị ime obodo dị na Oyo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Ikoyi.
O nwere mpaghara nke 2,116 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ nke 150,628 na ọnụ ọgụgụ na afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 210.[1]