ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Jụn 1996 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Bayelsa United F.C. ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Osarenoma Igbinovia (a mụrụ n'ụbọchị 5 n'ọnwa Juun n'afọ1996) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa na-agbara ndi Bayelsa Queens bọọlụ na Nigeria Women Premier League, yana ndị otu Nigeria women's national football team n'ogo mba.
N'ọkwa ntorobịa, ọ nọchitere anya Naịjirịa n'afo 2012 na 2014 FIFA U-20 Women's World Cup .
Mgbe a na-akwado maka ọkara ngwụcha 2016 Federation Cup megide Delta Queens, Igbinovia kọwara ọzụzụ nke ndị otu ya dịka ọkachamara na akọ, na-akọwa na onodu na ngwụcha ga -abụ ihe ha na-achọ n'egwuregwu ahụ. [1]
N'onwa Eprel n'afọ 2016, Igbinovia nyere otu mmeri goolụ dị mkpa maka Naịjirịa megide Senịgal nke mere ka o banye na ndi tozuru ị ga 2016 Africa Women Cup of Nations. [2] N'egwuregwu ikpeazụ nke ngalaba na asọmpi ahụ megide Mali, Igbinovia sonyere n'ime egwuregwu ahụ, merie ndị Mali, okpụ goolu ano na-eweghi nke a satara. [3]
N'ọnwa Mee n'afo 2016, a họpụtara Igbinovia n'akụkụ onye otu ya na egwuregwu Bayelsa Queens , Rofiat Sule maka agba nke ọnwa Mee maka Nigeria Women Premier League nke ọnwa ahụ. [4]