ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Jụn 1954 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | injinia ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Leeds, Auchi Polytechnic, Staffordshire University ![]() |
[1]Osasere Orumwense (amụrụ na June 20, 1954) bụ onye nkuzi Naijiria, onye edemede na prọfesọ nke injinia igwe. [2] bụ osote onye isi nke itoolu nke Mahadum Benin, Naijiria.