ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
Aha enyere | Patricia |
aha ezinụlọ ya | Mantey |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Ọgọọst 1992 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Patricia Mantey (amụrụ na 27 na onwa Septemba, na afọ 1992) o bụ onye Ghana na-agba bọọlụ dịka onye na-edebe goolu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship. Na klọb ọ gbara bọọlụ maka Immigration Accra na Ghana.[1] N'afọ 2020, ọ bịanyere aka na NWFL Premiership, Rivers Angels F.C.[2]