ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Phillip |
aha pseudonym | Pheelz, Mr. Producer, Ridimakulayo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Jụn 1994 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | Njinịa ụda egwu, onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe, odee egwu, onye na-abụ abụ |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
diskografi | Pheelz production discography |
ụdị | African popular music, egwu hip hop, Afrobeat, rhythm and blues |
akara ndekọ | YBNL Nation |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Templeeti:Infobox musical artist Pheelz
Aha Phillip Kayode Moses
Amaara ya dịka Pheelz Mr. Producer
Amụrụ Juunu 5, 1994 (afọ 26)
Legọọsụ, Naịjirịa
Ebe osi Legọọsụ
Nkenụụdị
Afuropọpụ
Afurobiiti
Afrịkan hipụ họpụ
Jazị
Hipụ họpụ
Rapụ
RnB
Aka ọrụ Mmepụta ndekọ egwu, Odee egwu
Ngwa egwu Pịyano, Igba, Jita
Afọ ọ nọ ọrụ 2012–ugbua
Lebeelụ YBNL Nation
Ndị egwu
Olamide
Lil Kesh
Adekunle Gold
Teni
Fireboy DML
Phillip Kayode Moses (onye amụrụ na Juunu 5, 1994) nke amara nke oma dịka Pheelz, bụ onye na-emepụta ihe na Naịjirịa [1] na onye na-ede egwu ya ọtụtụ ndi na eme ihe egwu na ndi egwu, dịks Olamide, Tiwa Savage na ndi nile no n’etiti. [2] Amụrụ ma zụlite ya na Legọọsụ, ekwere na Pheelz mepụtara egwu niile nanị otu egwu ka ọ na-ewepụtaghị na abọm Olamide Baddest Guy Ever Liveth . [3] . [4]
Pheelz bụ onye Ogun steeti mana a mụrụ ya ma tolite na Ojo, okpuru ọchịchị ime obodo dị na Lagos Steeti . Ọ malitere egwu dị ka onye na-agụ egwú na afọ iri na chọọchị. [5] Mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndịrị na ajangbandi afromedia. Pheelz gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Ideal Comprehensive high school ms mechaa ruo n'okpuru ID Cabassa na Coded Tunes, akara ndekọ ebe ọ zutere Olamide. N’afọ 2011, o gosipụtara olu n’abụ egwu Olamide Rapsodi abọm akpọrọ “I 'm going in".
Ọganihu ya dị ka onye na-edekọ ndekọ bịara na 2012, mgbe o mepụtara otu egwu Olamide akpọrọ "First ofAll" na "Fucking with the Devil" site na abọm YBNL ya. [5] Na 2013, Pheelz pụtara na NotJustOk ' ndị ndekọ egwu iri nọ n'elu na Naịjirịa". [6] O mepụtara egwu niile naanị ka ọ emepụtaghị na Olamide "Baddest Guy Ever Liveth" abọm, mmegharị nke mere ka o kwudosịa ike n'ụlọ ọrụ egwu nke Naịjirịa ma merie na nhọpụta nke The Headies 2013 . [7] Na 2014, ahọpụtara dịka "onye mmepụta egwu nke Afọ" na 2014 mbipụta nke The Headies na na "2014 Naịjirịa Entertainment Awards" . [8] Pheelz agafeela wee mepụta ma tinye aha ya na egwu na ọba egwu ama ama gụnyere The Chairman nke MI, Ghetto University site na Runtown na Seyi ma ọ bụ Shay nke Seyi Shay . Na 2014, Pheelz rụkọrọ ọrụ ya na COPILOT Music and Sound na mkpuchi Carlinhos Brown "Maria Caipirnha (Samba da Bahia)". Nhazi a
ahụ gosipngwa a eji egwu na ụdịNịjirịaigeria maka Visa "of the Worldae "wa", mkpọsa dijitalụ maka 2014 FIFA World Cup .
Afọ | Onye egwu | Abọm |
---|---|---|
2012 | Olamide | YBNL |
2013 | Olamide | Baddest Guy Ever Liveth |
2014 | Olamide | Street OT |
M.I | The Chairman | |
2015 | Olamide & Phyno | 2 Kings |
Runtown | Ghetto University | |
Seyi Shay | Seyi or Shay | |
Olamide | Eyan Mayweather | |
2019 | Fireboy DML | Laughter, Tears and Goosebumps |
Afọ | Mmemme | Nrite | Onye nnata | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2013 | The Headies 2013 | Onye Mmepụta nke Afọ | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |
2014 | Headies 2014 | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
2014 Nigerian Entertainment Award | Ya onwe ya |style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[9] | |||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[10] | ||||
2015 | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[11] | |||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
2016 | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||
The Headies | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |