ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Côte d'Ivoire, Lebanon ![]() |
aha enyere | Pierre ![]() |
aha ezinụlọ ya | Fakhoury ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Ọgọọst 1943 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Dabou ![]() |
nwa | Clyde Fakhoury ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ ![]() |
Ọrụ ama ama | Basilica of Our Lady of Peace of Yamoussoukro, Palais du bord de mer ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Pierre Fakhoury (amụrụ na Dabou, Côte d'Ivoire ) bụ onye Lebanon na Ivory Coast na-ewu ụlọ.[1] Ọ gụsịrị akwụkwọ na School of Architecture na Tournai, Belgium .
Ọrụ ya a ma ama gụnyere Basilica of Our Lady of Peace na Yamoussoukro, Côte d'Ivoire.[2] Kemgbe afọ 1983, Fakhoury etinyela aka na mbugharị nke isi obodo Côte d'Ivoire site na Abidjan gaa Yamoussoukro.[3]