ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Zambia ![]() |
aha enyere | Racheal ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Jenụwarị 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lusaka ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Green Buffaloes F.C., Zaragoza Club de Fútbol Femenino, Zambia women's national association football team ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu, footbọl ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting ![]() |
so na | 2008 Summer Olympics, 2010 Commonwealth Games, 2006 Commonwealth Games ![]() |
Racheal Nachula (amụrụ na 14 Jenụwarị na afọ 1986) bụ onye Zambia bụbu onye na-agba ọsọ nke na-ahụ maka mita 400[1] na onye na-egwu bọọlụ nke na-agba bọọlụ dị ka onye na-aga n'ihu maka klọb Segunda División Pro nke Spain Zaragoza CFF na ndị otu ụmụ nwanyị Zambia.[2]
O meriri ọla nchara na 2008 African Championships, na oge kachasị mma nke 51.39 sekọnd. O sonyere na afọ 2006 Commonwealth Games, na afọ 2006 World Junior Championships, afọ 2008 World Indoor Championships, na afọ 2008 Summer Olympics na-enweghị iru eru maka agba ikpeazụ. O meriri nrite ọlaọcha na 400m na afọ 2009 African Junior Athletics Championships, na-edekọ oge nke 53.34 sekọnd.[3]
O nwekwara 23.42 sekọnd na mita 200, nke o nwetara na ọnwa Mee na afọ 2007 na Gaborone.[4]