ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Regina |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1967 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | nurse, omee, onye asọmpi ịma mma |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Wagner College, University of Calabar, Federal Government Girls College, Calabar |
mmeri | Most Beautiful Girl in Nigeria |
Regina Askia-Williams (A mụrụ Imaobong Regina Askia Usoro na Legọsi n'ụbọchị iri na isi n'ọnwa Disemba n'afọ1967) bụ onye Naijiria, onye America na-ahụ maka nọọsụ ezinụlọ (FNP), onye na-ahụ Maka ahụike na agụmakwụkwọ, onye na-emepụta telivishọn, onye edemede, na onye na-ekwu okwu n'ihu ọha, onye nwetara aha dị ka onye na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya.[1][2][3][4]