ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Rehema |
aha ezinụlọ ya | Ellis |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1954 |
Ebe ọmụmụ | Nort Kárólínạ |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ |
onye were ọrụ | NBC News |
ebe agụmakwụkwọ | Columbia University Graduate School of Journalism, Simmons University |
Rehema Ellis bụ Onye nta akụkọ telivishọn Amerika, na-arụ ọrụ maka NBC News . [1] Onye nta akụkọ bi na New York City, New York, ọ bụkwa onye isi na-ede akụkọ agụmakwụkwọ maka NBC Akụkọ.
A mụrụ Ellis na North Carolina, ma zụlitere ya Boston, Massachusetts.
Ellis gụsịrị akwụkwọ na ha abụọ Simmons College, nke dị na Boston; na Ụlọ akwụkwọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Columbia, dị na New York Cityy.[1]
Ellis enwetala ọtụtụ Emmy Awards, Associated Press awards, Edward R. Murrow Awards, na National Association of Black Journalists awards.
<ref>
tag; name "nbcnews1" defined multiple times with different content