ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Remi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | Eprel 1937 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Okemesi ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | children's writer, onye nchikota akuko, odee akwụkwọ ![]() |
Ọrụ ama ama | Moonlight Stories ![]() |
Remi Aduke Adedeji (amuru ya n’afọ 1937) bu onye ode-akwukwọ nke umuaka nke Naijiria .
Amuru Adedeji na Okemesi na Ekiti Steeti n'afọ 1937. [1] Obi adịghị Adedeji mma maka akwụkwọ ụmụaka maka na ha anaghị egosi omenaala ndị Africa. Ọtụtụ n’ime akụkọ ya sitere na akụkọ ọdịnala ndị Naịjirịa. O dere ma bipụta Nwanyi ahụ mara abụba n'afọ 1973. [2] Ọ bụrụla onye nchịkọta akụkọ nke akwụkwọ akụkọ agụmakwụkwọ, Bookbird . Akwụkwọ ya na-agụnyekarị agwa mbe. Akwụkwọ ya nke 1986 nke "Moonlight Stories" nwere ọtụtụ akụkọ Just-so nke kọwara ihe mere udele jiri nwee isi maọbụ ihe mere okpokoro mbe ji yie ihe gbawara agbawa [3]