ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Richard |
aha ezinụlọ ya | Mayhew |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Eprel 1924 |
Ebe ọmụmụ | Amityville |
Ụbọchị ọnwụ ya | 26 Septemba 2024 |
Ebe ọ nwụrụ | Soquel |
nwa | Ina Mayhew |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, professor, illustrator |
onye were ọrụ | Pennsylvania State University |
ebe agụmakwụkwọ | Columbia University, Art Students League of New York, Brooklyn Museum Art School |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika, Cherokee, Shinnecock Nation, Lumbee |
ọkwa agha | first sergeant |
ngalaba agha | United States Marine Corps |
Onye òtù nke | Spiral (nkwekọrịta nka) |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
omenkà faịlụ na | Smithsonian American Art and Portrait Gallery Library, Schomburg Center for Research in Black Culture |
Richard Mayhew (amụrụ n'April 3, 1924 wee nwụọ Septemba 26, 2024) bụ onye Afro-Native American landscape painter, Ónyé na-ese ihe osise, na ónyé nkuzi nka.[1] Ọ bụ ahụmahụ ya dị ka onye Africa America / Native American na mmasị ya na Jazz na nka na-eme ihe nkírí na-akọwa ihe osise ya na-enweghị atụ, nke na-acha anụnụ anụnụ. Ọ bi ma na-arụ ọrụ na Soquel na Santa Cruz, California.[2][3]
A mụrụ Richard Mayhew na Eprel 3, 1924, na Amityville, New York, nné na nnà ya bụ ndị American Indian na ndị African American.[4][5][6] Nna ya Alvin Mayhew, sitere n'agbụrụ ndị Africa America na Shinnecock na nné ya, Lillian Goldman Mayhew sitere n'African American na Cherokee-Lumbee.[6][3] Nne ya ga-akpọrọ ya gaa New York City iji hụ ihe osise, ihe osise George Inness kpaliri ya mgbè ọ dị obérè.[3] Dị ka onye nọ n'afọ iri na ụma, ya na ónyé na-ese ihe osise ahụike James Willson mụrụ.[3]
A na-egosipụta ọrụ Mayhew na nchịkọta dị ichè ichè na-adịgide adịgide gụnyere: San Francisco Museum of Modern Art (SFMoMA), De Young (museum), Metropolitan Museum of Art, Whitney Museum of American Art, na Smithsonian Institution, n'etiti ndị ọzọ.[7][8][9][5][10]
Ọ lụrụ ónyé na-ese ihe Dorothy Zuccarini ma ha nwere ụmụ abụọ, Ina Mayhew na Scott Mayhew.[11] Alụmdi na nwunye nké abụọ ya bụ Rosemary Gibbons.[3]
Afọ | Aha ya | Ụdị | Ihe edeturu |
---|---|---|---|
2000 | Richard Mayhew: Ọdịdị Mmụọ | Ihe nkiri | |
2009 | Richard Mayhew, na Spark maka izu a na Northern California, KQED | Usoro ihe nkiri telivishọn | [12][13] |