ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Jụn 2004 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Sunshine Stars F.C., Rivers Angels F.C., Stade de Reims, Nigeria women's national under-20 football team, Nigeria women's national football team |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Rofiat Imuran (amụrụ na 17 June 2004) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agbachitere. Rofiat Imuran onye na-agbachitere Ọ na-egwuri egwu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Naijiria. Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Naijiria[1]
O sonyere na FIFA U-20 Women's World Cup. FIFA U-20 Women's World Cup[2][3]
TỌ na-egwuri egwu maka Stade de Reims. Ámá Egwuregwu nke Reims[4][5][6][7]
N'abalị iri na isii n'ọnwa Juun afọ 2023, a gụnyere ya n'ime ndị egwuregwu iri abụọ na atọ nke Naijiria maka asọmpi FIFA Women's World Cup nke afọ 2023. 2023 FIFA Women's World Cup[8]