{MedalTop}} Templeeti:MedalSport Templeeti:MedalBronze Templeeti:MedalBottomRolf Holmberg (24 Ọgọst 1914 - 5 Julaị 1979) bụ onye egwuregwu bọọlụ mba Norway bụ onye gbara asọmpi na 1936 Summer Olympics . Ọ bụ onye otu ndị Norway, bụ ndị meriri ihe nrite ọla n'asọmpi bọọlụ. [1] O sokwa na 1938 FIFA World Cup .
gbara asọmpi na 1936 Summer Olympics . Ọ bụ