Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ronke Ojo |
Aha ọmụmụ | Ronke Ojo, Ibironke Ojo-Anthony |
aha enyere | Ronke |
aha ezinụlọ ya | Ojo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Julaị 1974 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | The Ghost and the Tout, The Eve |
Ihe nrite | Best of Nollywood Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484, L305214 |
Ronke Ojo Audio (amụrụ ya na ụbochi gbara iri na asaa na onwa asaa na afọ 1974) nke amara aha ya bụ Ronke Oshodi Oke bụ onye na-eme ihe nkiri na Nigeria, onye egwu, onye isi na onye na-emepụta ihe nkiri. [1]
Ronke bụ agbụrụ Ondo Steeti mana amụrụ ya na Oworonshoki, Lagos State Southwest Nigeria, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị na sekọndrị. [2] [3] [4] Ọ malitere ọrụ ya site na otu ihe nkiri akpọrọ Star Parade n'okpuru nduzi nke Fadeyi, onye na-eme ihe nkiri Nigeria ma bụrụ onye a ma ama na afọ 2000 mgbe ọ pụtara na ihe nkiri akpọrọ Oshodi Oke, nke o si nweta aha ọkwa ya. [5] [6] Ọrụ egwu ya malitere na 2014, n'otu afọ ahụ ọ malitere album mbụ ya nke a ga-ewepụta. [7] [8] Na 2015, o weputara otu Ori Mi nke gosiputara 9ice . [9]