ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Italy |
aha enyere | Rosalia |
aha ezinụlọ ya | Pipitone |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Ọgọọst 1985 |
Ebe ọmụmụ | Palermo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
onye nsonye òtù egwuregwu | Res Roma, Italy women's national football team, A.S. Roma Women |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup |
Rosalia Pipitone (amụrụ n'abalị atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985) bụ onye Ịtali na-eche goolu. Ọ na-agba egwuregwu bọọlụ nye otu ụmụ nwanyi Roma na Serie A.
N'afọ 2018 ọ gbara bọọlụ nke A.S. Roma Women.[1]
N'afọ 2018, a kpọrọ ya ka ọ sonye na agbam bọọlụ nke otu mba.[2] Ọ lara ezumike nká na bọọlụ mba ụwa n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2019.[3]