ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Rosemary |
aha ezinụlọ ya | Ampem |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Ọgọọst 1992 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Rosemary Ampem (amụrụ n'abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1992)Ọ bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship. Na klọb ọ gbara bọọlụ maka Immigration Accra na Ghana.[1]