ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Rosemary ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Novemba 1981 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Williams College, Pyschological studies in cases of male gonadal insufficiency ![]() |
Ebe obibi | Colombia ![]() |
Ọrụ ama ama | The Looming Fog ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Rosemary Esehagu (amuru na abalị iri na ise nke onwa Novemba n'afọ 1981) bụ nwaafọ Naijiria na-ede akwụkwọ. A mụrụ ya ma zụlite ya na Lagos, Nigeria, n'ime n'ezinụlọ nwere ụmụ isii. N’afọ 1997, ọ gara na ala Amerịka iji ga n'ihu na-agụmakwụkwọ ya. Ọ gara Williams College bụ ụlọ akwụkwọ nka nke ama ama na Williamstown, Massachusetts, ebe o nwetara akara ugo mmụta ya na Psychology.[1]. Akwụkwọ mbụ odere bụ , The Looming Fog, ka e bipụtara n'afọ 2006. [2] O bi na District of Columbia ma na-ede akwụkwọ nke abụọ ya.