ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ruth |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Eprel 1972 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Delta |
ọrụ ọ na-arụ | weightlifter |
ụdị egwuregwu | weightlifting |
so na | 2000 Summer Olympics |
Ruth Ogbeifo Audio (onye amụrụ n'abalị iri na asatọ nke ọnwa Eprel n'afọ 1972) bụ onye Naịjirịa ejiri egwuregwu ibuli weti mara .
Na Asọmpi Mba Uwa nke afọ 1999 na katigory kg iri asaa na ise, o ritere ihe nrite ọla nchara na snatch, clean and jerk, na ha dum .[1][2]
O sonyere na-asọmmpị nke Olympic kg iri asaa na ise n’egwuregwu Olimpik n'afọ 2000 wee rite ihe nrite ọla ọcha.[3][4][5]