ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ethiopia ![]() |
aha ezinụlọ ya | Aga ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Jenụwarị 1994 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
Ruti Aga (amụrụ na 16 ọnwa Jenụwarị na afọ 1994) bụ onye egwuregwu Ethiopia.[1] Ọ sonyere na asọmupi marathon ụmụ nwanyị na 2019 World Athletics Championships.[2] N'afọ 2019, ọ mechara n'ọnọdụ nke atọ na New York City Marathon .[3]
N'afọ 2012, o meriri ihe nrite ọlaọcha na mita 5000 nke ụmụ nwanyị na 2012 World Junior Championships in Athletics nke emere na Barcelona, Spain.[4] N'afọ 2013, ọ mechara n'ọnọdụ nke ise na asọmpi ụmụ nwanyị na 2013 IAAF World Cross Country Championships nke emere na Bydgoszcz, Poland.[5] N'otu afọ ahụ, o meriri ihe nrite ọla edo na mita 5000 nke ụmụ nwanyị na 2013 African Junior Athletics Championships nke emere na Bambous, Mauritius.