ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | صفية العمري |
aha enyere | Safia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Jenụwarị 1949 |
Ebe ọmụmụ | El Mahalla El Kubra |
Dị/nwunye | Galal Eissa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Ọrụ ama ama | Al Helmeya Nights |
Safia El Emari, (amụrụ Safia Mustafa Mohamed Omari, October 20, 1949 na El-Mahalla El-Kubra[1]) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri. A họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya obiọma maka United Nations na 1997, ọ gbara arụkwaghịm na 2006 iji mee mkpesa maka agha nke dị na Lebanọn. Ọ malitere ọrụ ya dị ka onye nta akụkọ, mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Faculty of Commerce, Mahadum Cairo. Ọ mụrụ asụsụ Russian ma rụọ ọrụ dị ka onye ntụgharị na nzukọ mba ụwa. O sonyere n'ọtụtụ ihe nkiri Egypt na usoro TV.
Ọ bụ onye na-ese ihe bụ Jalal Issa chọpụtara ya. Ha lụrụ di ma nwee ụmụ nwoke abụọ.