Sam Harding bu onye amụrụ na mkpuru ubochi iri na otu nke onwa Mee na afo otu puku, nari itolu na iri itolu na bụ onye na-eme egwuregwu Paralympic na obodo Australia. Nkewa ya bụ T12 ma na-asọmpi na nari meta ano na nari meta asato. [1] Ọ nọchitere anya Australia na afo puku abuo na iri abuo nke Summer Paralympics, bu egwuregwu nke abụọ ya. [2]
A mụrụ Harding na obodo Perth na ubochi iri na otu nke onwa Mee na afo otu puku, nari itolu na iri itolu na otu.[3] O nwere nsogbu ịhụ ụzọ a na-akpọ choroideremia, nke bụ ọnọdụ nketa ma mee ka ọ ghara ịhụ ụzọ nke ukwuu.[1] Harding gara Wesley College na obodo Perth ebe ọ na-asọ mpi n'ịkwọ ụgbọ mmiri ma mechaa usoro ọgwụgwọ ịhịa aka na ahu. [2][4]
Harding malitere ọrụ egwuregwu ya dị ka onye na-agba ịnyịnya ígwè na-asọ mpi maka Western Australia.[4]
Ọ gbanwere ịgba ọsọ mgbe o nwetasịrị ihe nrite ọla edo atọ, na 400m, 800m na 1500m, na 2009 Paralympic Youth Games na Melbourne.[4] Mgbe ihe ịga nke ọma a gasịrị, Kọmitii Paralympic nke Australia nabatara Harding ma tinye ya ngwa ngwa n'ogige mmepe nkà nke e mere na Canberra.[5]
N'agbata afọ 2010 na 2012, Harding natara agụmakwụkwọ dAIS [6] wee kwaga Australian Institute of Sport iji zụọ. [1]
In 2010, Harding competed in the 2010 national championships where he won bronze in the 800m.[4] He was then selected to represent Australia at the 2011 International Paralympic Committee Athletics World Championships, in Christchurch, where he achieved a personal best[1] and German Nationals where he finished fifth in both 800m events.[4]
A họpụtara Harding ka ọ nọchite anya Australia na 2012 Summer Paralympic Games. [3] Otú ọ dị, ọ dara ọrịa tupu ihe omume ya, T13 800m, ma ghara inwe ike ịsọ mpi.[7]
O sonyere na 91st na 92nd Australian Athletics Championships ebe o meriri ọlaọcha na 800m na 400m nke ụmụ nwoke.[8][9]
N'afọ 2015, Harding ritere ọlaọcha na 400m nke ụmụ nwoke na 2015 IPC Athletics Grand Prix nke emere na Brisbane.[10]
Na 2020 Summer Paralympics na Men's 1500 m T13, ọ mechara nke iri na otu.[11]
Ọ bụ Iryna Dvoskina zụrụ ya mana Philo Saunders na-azụ ya ugbu a na Australian Institute of Sport na Canberra . [1]
Na 2022 Commonwealth Games na Birmingham, England na onye ndu Luke Harvey, ọ meriri nrite ọlaọcha na Men's PTVI.[12]
<ref>
tag; name "ipcbio" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "aahr" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "london2012" defined multiple times with different content