ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
obodo maka egwuregwu | Morocco |
aha enyere | Sanae |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Novemba 1997 |
Ebe ọmụmụ | Tangier |
Asụsụ obodo | Berber languages |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
ọrụ ọ na-arụ | karateka |
ụdị egwuregwu | karate |
Na ọnwa nke isii, na afọ 2021, ọ sonyere na World Olympic Qualification Tournament nke emere na Paris, France na-enwe olileanya iru eru maka afọ 2020 Summer Olympics na Tokyo, Japan.[1] N'ọnwa Ọktoba, na afọ 2021, o ritere ihe nrite ọlaọcha na ihe omume ya na afọ 2021 Mediterranean Karate Championships nke emere na Limassol, Saịprọs.[2][3]