ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Sarah ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Mee 1992 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Abuja ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | St. Anne's-Belfield School ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
so na | 2018 FIBA Women's Basketball World Cup, 2019 Women's Afrobasket ![]() |
otu egwuregwu | NCAA Division I women's basketball ![]() |
Sarah Imovbioh ( ka amụrụ n'ụbọchị nke 24 n'ọnwa Mee n'afọ 1992) bụ onye egwuregwu basketball nke PEAC-Pécs na ndị otu mba Naịjirịa.[1]
O sonyere na 2018 FIBA Women's Basketball World Cup . O sonyekwara na 2019 2019 Women's Afrobasket ebe o meriri ọla edo na ndị otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị Naịjirịa.[2][3]