ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Sarah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Ọktoba 1961 |
Dị/nwunye | Nelson Ochekpe |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University, University of Jos |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Sarah Reng Ochekpe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijirịa nke si Plateau Ȯra Plateau. Ọ bụ onye Mịnịsta na-ahụ maka mmiri si 2011 na 2015.
A mụrụ Ochekpe n'ụbọchi nke anọ n'ọnwa iri, n'afọ 1961 n'ezi n'ụlọ Ali Reng Madugben na Foron, na gburugburu gọọmenti ime obodo nke Barikin Ladi di na Plateau State. O nwetara nzere mahadum nke mbụ nʻihe ọmụmụ Political Science na Ahmadu Bello University, tinyekwara nzere nke mastas nʻihe ọmụmụ Public Administration na University of Jos. O nwekwara nzere nke ogo postu grajueti nke Aberdeen College of Commerce na Nigerian Institute of Journalism.[1][2]
Ọ na-alụ Prọfesọ Nelson Ochekpe nke si na gọọmenti ime obodo nke Otukpo di na Benue State. Ọ bụ prọfesọ nke kemistri nʻahụ maka mmepụta ọgwụ, bụrụkwa onye osote onye isi[3]nke University of Jos.
Ochekpe rurụ ọtụtụ ọrụ ntuzi na National Orientation Agency (Nigeria), tupuu ọrụọ ọrụ di ka minista.[1] Nʻoge ya na gọọmenti, a maara ya di ka onye bawanyere m nweta mmiri nke ndi Naijiria nke ruchara 70%, ma mepụta na gbanwee okporo mmiri nke mere ka idei mmiri kwụsị ma belata enweghị ọrụ.[4][5][6] Nʻafọ 2017, e boro ya na mmadụ abụọ ndi ọzọ ebubo wuru-wuru ego ruru nde nari naira anọ na iri ise.[7]