Ọ bụ David Milne-Home guzobere Scottish Meteorological Society n'afọ 1855 na ego onwe ónyé, ọkachasị site n'aka ndị nwe ala bara ọgaranya chọrọ ịchịkọta ihe ndekọ ihu igwe iji melite ọrụ ugbo.[1]
Society guzobere ụlọ nyocha ahụ na Ben Nevis, meghere ya n'afọ 1883.[2]
N'afọ 1921, Society jikọtara yá nà Royal Meteorological Society.
- Journal of the Scottish Meteorological Society, Mpịakọta 1 (1864) - Mpịakọ 18 (1917/19)
- W S Bruce
- Alexander Buchan, ónyé a na-eto màkà ịmepụta map ihu igwe dị ka ihe ndabere nke amụma ihu igwe
- David Milne-Home, onye-isi oche nke Council of the Society
- Cargill Gilston Knott, Ónyé isi oche nke Society
- John Murray, ónyé na-amụ banyéré oké osimiri
- Robert Traill Omond, ónyé isi mbụ nke Ben Nevis observatory
- Dr James Stark, odeakwụkwọ mbụ nke Society
- Thomas Stevenson, ónyé guzobere na odeakwụkwọ
- Charles Thomson Rees Wilson
- Clement Lindley Wragge, ónyé nwetara ihe nrite ọla edo nke Society