ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
Aha ọmụmụ | الشريف سعد الدين عرفة ![]() |
aha enyere | Sherif ![]() |
aha ezinụlọ ya | Saad Arafa ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 1960 ![]() |
Ńnà | Saad Arafa ![]() |
nwanne | Amr Arafa ![]() |
Asụsụ obodo | Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Cairo Higher Institute of Cinema ![]() |
Sherif Arafa (amụrụ na Disemba 25, 1960) bụ onye nduzi Egypt, odee na onye na-emepụta ihe. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Higher Institute of Cinema na 1982.
Sharif Arafa sonyere n'ime ọtụtụ ihe nkiri na akụkọ ihe mere eme nke ụlọọrụ ihe nkiri Egypt, dị ka Birds of Darkness , Mafia, Halim na Welad El Am. O mepụtara ọtụtụ ọrụ telivishọn dị ka Tamer we shawkeya na "Lahazat Harega" "Oge ndị dị oke egwu".
Ọ bụ onye a ma ama maka ihe nkiri ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya na onye edemede "Wahid Hamed" [1]
Ọ natara ọtụtụ ihe nrite n'oge ọrụ ya dịka:
Ma nna ya, Saad Arafa, na nwanne ya nwoke nke obere, Amr Arafa, bụ ndị nduzi.