Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Sola Sobowale ![]() |
Aha ọmụmụ | Sola Sobowale ![]() |
aha enyere | Sola ![]() |
aha otutu | Toyin Tomato ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Disemba 1965 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ondo ![]() |
Ńnà | Joseph Olagookun ![]() |
Ńné | Esther Olagookun ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ederede ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role, Africa Movie Academy Awards ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Sola Sobowale audio onye n'eme ihe nkiri, screenwriter, onye nghazi na onye mmepụta.[1]
O bidoro ihe nkiri dika otu onye 'Awada Kerikeri Group' nke di n'ọchichi Adebayo Salami.[2] N' ọtụtụ afọ gara aga, o deela, soro dee, nakwa mepụta ọtụtụ ihe nkiri ndi Naijiria.[3] O dere, tuziaka nakwa meputa O'hun Oko Somida, ihe nkiri ndi '2010 Nigerian film' nke gụnyere 'Adebayo Salami'.[4] O gosiri na 'Dangerous Twins', ihe nkiri pụtara na 2004 nke Tade Ogidan mepụtara,nke Niji Akanni dere ma ghazie ya.[5] O gosikwara a 'Family on Fire' nke Tade Ogidan mepụtara ma ghazie.[6]