ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Ọktoba 1988 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Delta |
ọrụ ọ na-arụ | odee egwu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 |
webụsaịtị | http://www.solidstarmusic.com |
Templeeti:Infobox musical artist Solid Star
Background information
Aha Joshua Iniyezo
Amụrụ Nọvemba 8, 1988 (afọ 32)
Delta Steeti, Naịjirịa
Ebe osi Isoko South, Aviara
Nkenụụdị
Afurobiiti
R&B
Aka Ọrụ
Otii egwu
Odee egwu
Mmepụta ndekọ egwu
Omee ihe nkiri
Afọ ọ nọ ọrụ 2010 –ugbua
Lebeelụ Shaba Entertainment
Ndị egwu Tiwa Savage, Korrekt, 2face Idibia, Flavour N'abania
Website achievasng.com
Joshua Iniyezo (amụrụ ya na Nọvemba 8, 1988), nke amara nke ọma na aha ya bụ SolidStar Isoko maọbụ naanị SolidStar, bụ onye Naịjirịa onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu. Ọ malitere ọrụ egwu ya dịka ịkụ ịgba maka otu ụka dị na obodo ya bụ Delta Steeti . A maara SolidStar nke ọma n'ofe Naịjirịa na Afrịka maka egwu ya "One in a Million". Ọ bịanyere aka na Ossy Achievas
Ossy Achievas bịanyere aka na ya.
Na 2010, o weputara abọm izizi ya One in a Million nke mechara bụrụ nnukwu egwu wuru ewu. The rimisi nke egwu a "One in a Million" gosipụtara 2face Idibia . Ọ gbasoro ihe ngosi a na ọtụtụ ndị egwu ya ọzọ wuru ewu.
SolidStar, onye a maara nke ọma maka ikike ya igụ egwu werewere n'asụsụ Bekee , asụsụ Isoko na asụsụ Igbo, a mụrụ ya na Delta Steeti, Naịjirịa na nke Mr. na Mrs Iniyezo. Ezinụlọ ya sitere na obodo Aviara . [1] SolidStar bidoro ọrụ egwu ya mgbe ọ dị afọ iri na anọ mgbe ọ malitere ịkpọ ụbọ akwara maka ikwe ukwe ụka ya na Aviara . Achọpụtara ya afọ ole na ole ka e mere ihe ngosi nka egwu na mpaghara Ajegunle nke Legọọsụ Steeti ebe akọwara ya na ebe Paul Cole onye ndekọ lebeelụ. [2] Na 2010, SolidStar debanyere aha na Achievas Record ebe ewepụtara abọm mbụ ya n'okpuru akara ahụ.
Na 2010, SolidStar wepụtara abọm mbụ ya bụ One in a Million site na Achievas Muziki. Abọm ya bụ egwu a "One in a Million" egwu buputere ya, bụ nke ya na 2face Idibia tikọrọ ọnụ. [3]
Afọ | Aha | Onye Nduzi | Ref |
---|---|---|---|
2013 | SolidStar Ft. Flavour – Oluchi | Aje Films | [4] |
2013 | SolidStar Ft. Timaya – My Body | Aje Films | [5] |
2013 | SolidStar Ft. Tiwa Savage – Baby Jollof | Clarence Peters | [6] |
2013 | SolidStar – In My Head | Clarence Peters | [7] |
2013 | SolidStar – Good Woman | Clarence Peters | [8] |
2013 | SolidStar ft Davido – Wait | Avalon Okpe | [9] |
2013 | SolidStar ft Davido – Wait | Avalon Okpe | [10] |
2013 | SolidStar ft Davido – Wait | TalkingDrums | [11] |
Afọ | Mmemme | Nrite | Recipient | Result | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2010 | Nigeria Music Video Award (NMVA) | Ọkacha onye ọhụrụ na-eti egwu | "One in a Million" | Merie | [12] |
2015 | The Headies 2015 | Ọkacha egwu | "My Body – Solid Star Feat. Timaya" | Ahọpụtara | [13] |