ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Sophie |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | member of the National Assembly of South Africa, member of the National Assembly of South Africa |
prefix nsọpụrụ | Doctor |
kọwara na URL | https://www.parliament.gov.za/person-details/4782, https://www.pa.org.za/person/sophie-suzan-thembekwayo/ |
Sophie Suzan Thembekwayo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye otu ndị omeiwu maka Economic Freedom Fighters (EFF). A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu na Jenụwarị 2017, na-anọchi Hlayiseka Chewane.[1] A họpụtara Thembekwayo ka ọ bụrụ onye omeiwu n'afọ 2019.[2][3]