ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Bulgaria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Bulgaria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Стоянка Курбатова ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Maachị 1955 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Plovdiv ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | rower ![]() |
ụdị egwuregwu | rowing ![]() |
so na | rowing at the 1976 Summer Olympics – women's coxless pair, rowing at the 1980 Summer Olympics – women's coxless pair ![]() |
Stoyanka Kurbatova (née Gruycheva, Bulgarian: Стоянка Курбатова, née Груйчева, a mụrụ na 18 Machị 1955) bụ onye Bulgaria na akwọ ụgbọ mmiri na onye mmeri Olimpik.
A mụrụ ya na Plovdiv.[1]
Kurbatova, na asọmpi n'okpuru aha mbụ ya Gruycheva, ghọrọ onye mmeri Olimpik na 1976 na ihe omume coxless ụzọ abụọ ya na Siyka Kelbecheva.[1][2] N'afọ 1980, o nwetara ọla nchara n'otu asọmpi ahụ.[1]