Àtụ:Infobox football club
Àtụ:Infobox football club
Sunshine Stars klọb egwuregwu bọọlụ bụ klọb egwuregwu bọọlụ Naịjirịa dabere na Akure . Ha na-egwu egwuregwu na ngalaba kachasị elu na bọọlụ Naịjirịa, bụ Premier League nke Naịjirịa . Ama Egwuregwu ha bụ ama egwuregwu nke Obodo Akure</br> Akure .
Sunshine Stars FC bụ ndị gọọmentị Ondo Steeti na a kwụrụ ha ụgwọ ma na akwado ha [1]
- Ngalaba nkewa nke otu (ọkwa nke abụọ) : 2
- 2001, 2007
- CAF Champions League : otu mpụta
- 2012 - Agba nke ọkara-ikpeazụ
- CAF Confederation Cup : otu mpụta
- 2011 - Agba nke ọkara-ikpeazụ
- West African Club Championship (UFOA Cup) : otu mpụta
- 2009 - Gburugburu nke mbu
- ↑ Sunshine Stars receive Akeredolu backing (en). supersport.com. Archived from the original on 2021-04-25. Retrieved on 2021-04-25.