ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Serbia ![]() |
aha enyere | Suzana ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Jụn 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Zaječar ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Serbian ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
ụdị | Jennifer Hudson ![]() |
akara ndekọ | City Records ![]() |
webụsaịtị | http://www.beautyqueens.org ![]() |
Suzana Dinić (Serbian Cyrillic: Сузана Динић, amụrụ na 1 June na afọ 1986 na Zaječar, Obodo Serbia, SFR Yugoslavia) bụ onye na-agụ egwu na onye na-akpọ piano na onye otu ụmụ agbọghọ Beauty Queens, nke e guzobere site na ịnakọta ndị na-akwado Marija Šerifović mgbe mmeri na mgbe mmemmé nke Eurovision Song Contest 2007 gasịrị.
A mụrụ Dinić na 1 Jụụn na afọ 1986. Mgbe ọ dị afọ iri na isii, ọ debanyere aha na otu ngalaba nke Music Arts na Zaječar ma mụọ piano. Ọ rụrụ egwu solo mbụ ya mgbe ọ dị afọ iri. N'ebe a na-egwu egwu na obodo Ukraine, ya na ndị egwú Lavovski Philharmonic Orchestra so ya. O nwetala ọtụtụ ihe nrite na asọmpi piano na mba na mba ụwa. Kemgbe afọ 2003, ọ nọ na-abụ abụ na ukwe "Collegium Musicum" nke Darinka Matić Marović duziri.
Lee Beauty Queens.