ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Teniola Apata |
Aha ọmụmụ | Teniola Apata |
aha enyere | Teniola |
aha ezinụlọ ya | Apata |
aha pseudonym | Teni |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Disemba 1993 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
nwanne | Niniola |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
ebe agụmakwụkwọ | Apata Memorial High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ọrụ ama ama | Uyo Meyo |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Teniola Apata, onye amara dị ka Teni, bụ nwaafọ Nigeria na-eti na ede egwu. Ọ na-emekwa ndị mmadụ obi ụtọ. [1] [2]
Teni bụ nwanne Niniola onye Nigeria na- agụ egwú . [3] Ọ gụrụ akwụkwọ n' Apata Memorial High School O nwetara nzere digiri na ''business adminstration'' na American InterContinental University. [4]
Teni wepụtara egwu izizi ya "Amen" mgbe ọ bịanyere aka na Shizzi 's Magic Fingers Records. [5] Ọ hapụrụ ụlọ ọrụ Shizzi wee banye na Dr. Dolor Entertainment n'afọ 2017. [6] Teni malitere iwu ewu mgbe ọ wepụtara egwu ya akpọrọ Fargin" n'ọnwa Septemba n'afọ 2017. O wusiwere ike mgbe o wepụtara egwu ya bụ "Askamaya", " Case" na "Uyo Meyo".[7] "Askamaya" nwetara ọnọdụ onye nke iri na ise na MTV Base nhọpụta mmadụ iri abụọ egwu ha kacha mma n'afọ 2018. [8]
Teni nwere meri dika Rookie of the Year n'afọ 2018 Headies Awards, ma nwetekwa ihe nrite dika onye ntolite a na-ele anya n'afọ 2018 na mmemme Nigeria Entertainment Awards. [9] O merikwara dika onye kacha eme egwu nka n'afọ 2018 na mmemme Soundcity MVP Awards Festival.[10] NotJustOk họpụtara ya ya dika onye nke asatọ n'ime mmadụ iri ndị egwu ha kacha ekpo ọkụ na Naijiria. [11] Aha ya pụtara na Premium Timesdika otu n'ime mmadụ na-akpa ike n'egwu na ewu ewu n'ebe niile n'afọ 2018. [12]
N'ụbọchị iri abụọ n'ọnwa Febuarị n'afọ 2019, Egosiri Teni YouTube Music' dika oti egwu na ewu ewu ma na ede ude n'uto. [13]Ka ọnwa Mee dị na mkpụrụ ụbọchị atọ,n'afọ 2019, O wepụtara vidio egwu ya akpọrọ "Sugar Mummy". Ka ọnwa Juun dị na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n’afọ 2019, ọ wepụtara egwu ọhụụ akpọrọ “Power Rangers”. [14]
N'ọnwa Machị, n'afọ 2019, Teni bịanyere aka na nkwado Tom Tom, ihe nracha nke ụlọ ọrụ Cadbury Naijiria mepụtara. [15]
Afọ | Aha egwu | Alụbọm |
---|---|---|
afọ 2016 | rowspan="11"n/a|Non-album single | |
afọ 2017 | "Fargin" | |
afọ 2018 | "Wait" | |
"Pareke" | ||
''Lagos'' | ||
"Askamaya" | ||
"Fake Jersey" | ||
"Shake Am" | ||
Case" | ||
"Pray" | ||
" Uyo Meyo " | ||
2019 | rowspan="3"Àtụ:N/a | |
"Sugar Mummy" | ||
"Power Rangers" | ||
2020 | Àtụ:N/a | |
Afọ | Aha | Album |
2018 | rowspan="3" Àtụ:N/a | |
"Pray" | ||
"Aye Kan" (Shizzi na-egosi Teni na Mayorkun ) | ||
Afọ | Aha | Album |
2017 | Àtụ:N/a |
Afọ | Mmemme nturu ugo | Onyinye | Onye natara onyinye a | Mpụtara | Ref |
---|---|---|---|---|---|
afọ 2018 | The Headies | Rookie of the Year | Onwe ya | O meriri | [18] |
Soundcity MVP Awards Festival | Best New Artist | O meriri | [19] | ||
Nigeria Entertainment Awards | Most Promising Act to Watch | O meriri | |||
afọ 2019 | BET Awards | Best New International Act | O meriri | [20] | |
The Headies 2019|The Headies | Best Pop Single | "Case (Teni song)|Case" | O meriri | [21] | |
Song of the Year | A họpụtara ya | ||||
Best Recording of the Year | "Uyo Meyo" | O meriri | |||
Best R&B Single | A họpụtara ya | ||||
Viewer's Choice | Onwe ya | O meriri | |||
Best Vocal Performance (Female) | Teni for "Uyo Meyo" | O meriri | |||
MTV Europe Music Awards | Best African Act | onwe ya | A họụtara ya | [22] | |
afọ 2020 | Soundcity MVP Awards | Best female MVP | Onwe ya | O meriri | [23] |