Teresa Ekwutosi Agbomma Meniru Audio (help·info) (onye nke amuru na ụbọchị asaa nke ọnwa Eprel n'afọ 1931 – ma la nmụọ n’ụbọchị nke iri abụọ na anọ nke ọnwa Ọgọst n'afọ 1994) [1] bụ onye Naijiria na-ede akwụkwọ maka ndị ntorobia na akụkọ ụmụaka .
A mụrụ Teresa Ekwutosi Agbomma n'Ozubulu na steeti Anambra . [2]
Meniru dere akwụkwọ maka ndị na-eto eto na-agụ akwụkwọ. [3] Ọrụ ya na-ekwu maka ihe ndị siri ike dịka mmetọ ụmụaka, ịtọrọ mmadụ, ọnọdụ ụmụ nwanyị na Naijiria na ibu omenala. [2] Meniru edewokwa banyere mmetụta nke agha na ebe ụmụ nwanyị nọ, dị ka n'akwụkwọ ya, Last Card ma ọ bụ Kaadị Ikpeazụ ma ọ bụrụ na asụgharị ya n'asụsụ Igbo . [4] Edemede Meniru bụ akụkụ nke ihe na-emekarị na ederede Naijiria nke "mere ka akụkụ nke akwụkwọ ụmụaka na ndị ntorobịa Africa gbasaa site n'iwebata isiokwu na ụzọ dị mkpa maka oge ọchịchị." [5]
Teresa Ekwutosi Agbomma lụrụ engineer Godwin Udegbunam Meniru, onye gụsịrị akwụkwọ na mahadum Howard . [6] Ha mụrụ ụmụ nwoke anọ na ụmụ nwaanyị atọ. Ọ nwụrụ na afọ 1994, mgbe ọ dị afọ iri isii na atọ.
- Henrietta C. Otokunefor, Obiageli C. Nwodo, Nigerian Female Writers: A Critical Perspective (Lagos: Malthouse 1989).
- ↑ WOMEN WRITING AFRICA. aflit.arts.uwa.edu.au. Retrieved on 2016-09-12.
- ↑ 2.0 2.1 Logan (2006). "Meniru, Teresa", The Oxford Encyclopedia of Children's Literature. Oxford University Press. ISBN 9780195307429.
- ↑ Osa (1987). "The Growth of African Children's Literature". The Reading Teacher 41 (3): 316–322. ISSN 0034-0561.
- ↑ Griswold (2000). Bearing Witness: Readers, Writers, and the Novel in Nigeria. Princeton University Press, 234. ISBN 9780691058290.
- ↑ Khorana (1998). "African Children's and Youth Literature". The Lion and the Unicorn 22: 136–139. DOI:10.1353/uni.1998.0005.
- ↑ Lowell Textile Institute (1950–1953). "Register of Students: Graduate Students", Bulletin of the Lowell Textile Institute 1950-1953, 93.
- ↑ Meniru (1971). The Bad Fairy and the Caterpillar: And Other Stories (in en). Evans. ISBN 978-0-237-28922-5.
- ↑ Meniru (1971). The Melting Girl: And Other Stories (in en). Evans Brothers.
- ↑ Ugochukwu (1977). Ọmalinze: a book of Igbo folk-tales (in en). Oxford University Press.
- ↑ Meniru (1976). Unoma (in en). Evans Bros. ISBN 978-0-237-50079-5.
- ↑ Meniru (1981). Unoma at College (in en). Evans Bros.. ISBN 9780237506308.
- ↑ Meniru (31 December 1989). Uzo (in en). Evans Brothers, Limited. ISBN 978-0-237-50816-6.
- ↑ Meniru (1986). The Drums of Joy (in en). Macmillan Nigeria. ISBN 978-978-132-566-3.
- ↑ Meniru (1982). Footsteps in the Dark (in en). Macmillan Nigeria Publishers.
- ↑ Meniru (1987). Ibe, the Cannon Boy (in en). African University Press.
- ↑ Meniru (1987). The Last Card (in en). Macmillan Nigeria.