ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Terry |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Maachị 1986 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
Terry G Audio
Aha Gabriel Oche Amanyi
Amaara ya dịka Akpako Master, Ginjah Master, Hitman
Amụrụ ya 17 Machị 1986 (afọ 34)
Benue Steeti
Nkenụụdị Chante-chante, afuro pọpụ dancehall
Aka ọrụ Otii egwu, Odee egwu, ndekọ egwu, mmepụta egwu, ọgbaa egwu.
Ngwa egwu Olu, Kiibọdụ jita piyano ịgba
Years active 2006–present
Lebeelụ TGP Entertainment, Black Wall Street
Ndị egwu D'Money, Jay Pizzle, Indomix, 9ice
Gabriel Oche Amanyi, nke amaara aha ya dịka Terry G, bụ onye egwu na onye na-emepụta egwu na Naịjirịa. A maara ya nke ọma maka ejiji ndị ara ya, egwu ọgbaghara na njirimara sekeseke. [1] "The Punch" akọwaala ya dịka "otu onye kachasị dị njọ anya n'ụwa," ndị Vanguard dịka "onye egwu dị njọ anya", ndị Channels TV dịka "onye egwu na-apụkarịsị ara na Naịjirịa". [2] [3] [4] N’afọ 2012, o wepụtara abọm nke anọ ya akpọrọ "Book of Ginger" .
Amụrụ Amanyi na Benue Steeti na 17 Maachị 1986, bụkwa ụbọchị ncheta ọmụmụ nke nne ya. [5] Ọ malitere ịbụ abụ ukwe nke ụka dị n’obodo ya. [1]
"Akpako master", ka esi eji obi uto na-akpọ ya, natara otuto dị egwu maka ụdị egwu ya pụrụ iche. [6]
Site na abụ ya, o kwetara iji ọgwụ ọjọọ na mmanya. [7] [8] Na Septemba 2014, ọ gwara Jane Augoye nke The Punch na ya akwụsịla ọgwụ ike.
O kwuola na 2face Idibia dịka onye nkuzi kachasị akpali ya. [9]
Afọ | Title | Onye nduzi | Ref |
---|---|---|---|
2016 | Nonsense | Alien and Lucas Reid | [12] |