The China Study

The China Study
ọrụ ederere
ahaThe China Study Dezie
subtitleThe Most Comprehensive Study of Nutrition Ever Conducted and the Startling Implications for Diet, Weight Loss and Long-term Health Dezie
Isiokwu nlebanyanutrition, ahụike, nutritional science, diet Dezie
ụdịna-abụghị akụkọ ifo Dezie
Odee akwụkwọT. Colin Campbell, Thomas M. Campbell Dezie
ndị mbipụtaBenBella Books Dezie
mba osiNjikota Obodo Amerika Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụtaJenụwarị 2005, 2005 Dezie
webụsaịtịhttp://www.thechinastudy.com/ Dezie


The China Study: The Most Comprehensive Studies of Nutrition Ever Conducted and the Startling Implications for Diet, Weight Loss na Long-term Health bụ akwụkwọ nke onye odee akwukwo bu T. Colin Campbell na nwa ya nwoke bù Thomas M. Campbell II dere . Akwụkwọ ahụ na-arụ ụka maka uru ọgwụgwọ nke nri zuru oke. E bipụtara ya na mbụ na United Steeti n'ọnwa Jenụwarị afọ 2005 ma ree ihe karịrị otu nde ka ọ dị ugbu a site n'onwq Oktoba 2013, nke mere ka o bụrụ otu n'ime akwụkwọ ndị Amerika kacha ere ahịa gbasara nri.[1][2]

  1. Parker-Pope. "Nutrition Advice From the China Study", The New York Times, 7 January 2011. Retrieved on 19 June 2020.
  2. For over one million copies sold, "The China Study", the chinastudy.com, archived October 18, 2013.