The Good Husband, bụ ihe nkiri ejije Naijiria nke e mere na 2020 nke Dickson Iroegbu duziri ma mepụta. [1] Ihe nkiri a bụ Sam Dede na Monalisa Chinda na ndị isi ebe Francis Duru, Thelma Okoduwa-Ojiji, Paul Sambo na Bassey Ekpo Bassey mere ọrụ nkwado. [2] [3] Ihe nkiri ahụ kwuru banyere nsogbu ndị na-enwe n’alụmdi na nwunye. [4] [5]
E sere ihe nkiri ahụ na Federal Capital Territory, Abuja . [6] Ihe nkiri ahụ mere nke mbụ [7] na 13 Nọvemba 2020. [1] Ihe nkiri ahụ nwetara nyocha [8] iche iche site n'aka ndị nkatọ.