ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Mee 1946 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | physician, odee uri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Liverpool School of Medicine ![]() |
Ọrụ ama ama | The year ![]() |
Toluwalogo Ajayi (amụrụ ya nafo1946) bụ onye Naijiria na-ede uri na onye na-ede akụkọ ifo.[1]
A mụrụ ya na Ijebu-Ode, Ogun State, Ajayi gụrụ akwụkwọ na Naijiria na United Kingdom; na mba nke ikpeazụ, ọ ruru eru na 1970 dị ka dibia beke di na Mahadum n'ke ndi Liverpool Medical School.[1] Ọ bụkwa ọkachamara na ọrịa uche na Mahadum Memorial dị na Newfoundland, Canada.[1]
Ọtụtụ n'ime akwụkwọ akuko na akụkọ Ajayi na-adabere na ahụmịhe ahụike ya.
<ref>
tag; name "Student Enc" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "wc-Year" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "wc-Lesson" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "wc-Ghost" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "wc-Eyes" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "wc-Images" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "wc-Motions" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "wc-Moon" defined multiple times with different content