ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Antionette |
aha ezinụlọ ya | Payne |
aha otutu | Toni Payne |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Eprel 1995 |
Ebe ọmụmụ | Birmingham |
nwanne | Stephen Payne, Nicole Payne |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
ebe agụmakwụkwọ | Duke University, Oak Mountain High School |
Ụcha ime anya | black |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
nọmba egwuregwu | 19 |
webụsaịtị | https://toniover.com/ |
Antionette Oyedupe Payne, nke a maara dika Toni Payne (amụrụ n'afọ 1995) bụ onye n’agba bọọlụ Amerika-Naijiria . Ọ na egwụ egwure dị ka a na-atụ maka Sevilla FC . [1]
A mụrụ Toni Payne na Birmingham, Alabama, site n'aka nne na nna abụọ si Naijiria, [2] ma too na United States . [3]
Payne na-egwu egwu maka ndị otu n’okpuru United States na-erubeghị afọ iri na asaa, ma nọrọ na otu ndi meriri n'afọ2012 CONCACAF Women U-17 Championship Site n'afọ 2016 rue n'afọ 2018 ya na AFC Ajax gwụrụ egwu. N'afọ 2018 jụụne o sonyeere Sevilla na nkwekọrịta otu afọ, nke agbatịkwu maka afọ abụọ ọzọ n'afọ 2019. [1] N'afọ 2019, o kwupụtara ebumnuche ya iji gaa n'ihu na ọrụ ya na mba Naijiria . [2] [3]