ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Tony ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1973 ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1973 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1995 ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
Anthony Olanrewaju Awotoye, onye amara nke ọma dika Tony Tetuila, bụ onye egwu Afuro hipụ họpụ si Naịjirịa . Aha ya, Olanrewaju, pụtara " Akụ m na-aba ụba ". N'oge gara aga, o so otu The Remedies (tinyere Eedris Abdulkareem na Eddy Montana ), ọ kewaa na otu ahụ na-eme nke ọma dịka onye egwu nọrọ onwe ya. [1] A maara ya nke ọma maka egwu ya 'My Car'. [2]
N’afọ 2014, Tony Tetuilaran zọrọ ọkwa ọchịchị na ụlọ mmebe iwu nke Kwara Steeti n'okpuru pati All Progressive Congress . O mechara kwuo na a gọnahụ ya ọchịchị ahụ.
N’ọnwa Disemba 2019, Tony gbara Wizkid akwụkwọ , ọ boro ebubo na Wizkid emebiela egwu ya, nke ya na onye egwu Gana bụ Tic Tac maka nwa ha nwoke bụ Fefe N'efe. E kwuru na ikpe a ruru nde naịra iri atọ. [3]</br>
Maka Abọm |
---|
My Car |
E Go Better |