ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Morocco ![]() |
aha n'asụsụ obodo | ثُريَّا جبران ![]() |
Aha ọmụmụ | السعديَّة قريطيف ![]() |
aha enyere | Thuraya ![]() |
aha ezinụlọ ya | Gobran ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 1952 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Casablanca ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 24 Ọgọọst 2020 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Casablanca ![]() |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | ọrịa kansa, COVID-19 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, French language ![]() |
Ihe nrite | Commander of the Order of the Throne, Chevalier des Arts et des Lettres ![]() |
Touriya Jabrane (Arabic; 16 Ọktoba 1952 - 24 Ọgọst 2020) bụ onye nduzi ihe nkiri mba Morocco, onye na-eme ihe nkiri, na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. A mụrụ ya na Casablanca. N'agbata afọ 2007 na afọ 2009, ọ nọ n'ọkwa Minista nke Ọdịbendị na ụlọ ọrụ nke Abbas El Fassi.[1][2][3]