ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Eprel 1986 |
Ebe ọmụmụ | Enugwu Steti |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Uche Ogbodo (amụrụ n'abali iri na asaa nke onwa Mee n'afọ 1986) bụ film actress na producer si Naijiria . [1]
Amụrụ ya na Steeti Enugwu. Njem Ogbodo na Nollywood malitere site na mkpebi nna ya n'idebanye aha ya na Actors Guild of Nigeria na steeti Enugwu. [2] Kemgbe ọ bidoro n'afọ 2006, ọ meela ọtụtụ ihe nkiri. [3]
Àtụ:Inc-film Be my val
Family Romance
Festac Town
Forces of Nature
Four sisters
Gamblers
Girl Child (2018)
Broken Pieces (2018)
His Holiness
His Last Action
Honour My Will
The Laptop
Light Out
Over Heat
Ovy's Voice
Power of Beauty
Price of Fame
Raging Passion
Royal Palace
sacrifice for Marriage
Simple Baby
Spirit of Twins
Turning Point
Yankee Girls
Mummy Why (2016)
Commitment Shy
Only Love
Caught Up
Afọ | Emume onyinye | Nrite | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|
2015 | Ihe ngosi akara ngosi ejiji 2015 | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [4] |