Ugbo na Stourton na Gasper
otụ Ugbo ebe na-ezo aka n'ụlọ na ebe ọrụ metụtara ugbo . O nwere ụlọ nke ugbo tinyere ụlọ ndị gbara ya gburugburu.[ 1] Njirimara nke otu ugbo ebe na -egosipụta ọdịdị ala, nke na-enye gburugburu ebe obibi ha. Ụfọdụ ugbo nwere ụlọ nkwakọba ihe ndị ọzọ dịpụrụ adịpụ na ugbo ndị ọzọ dị n'ebe dịpụrụ adịpụrụ karịa nnukwu ụlọ dị na ugbo ahụ.[ 2]
Ọrụ nke ugbo ebe agbanweela ka oge na-aga. Ọrụ ndị a gụnyere: [ 3]
Ebe obibi maka ndị ọrụ ma ọ bụ n'ụlọ ọrụ ugbo, okpukpu elu nke ụlọ ndị ọzọ ma ọ bụ ụlọ dị iche icheỤlọ obibi
Nchekwa nke ihe ọkụkụ a na-emepụta n'ugbo ahụ
Usoro ihe ọkụkụ ndị dị otú ahụ maka iji ya mee ihe na ọkwa ndị na-esote n'ọrụ ugbo ma ọ bụ ụlọ ọrụ mmepụta ihe
Ebe obibi maka ụmụ anụmanụ na anụ ụlọ
Nlekọta anụ ụlọ na nchekwa nri hanri anụ
Mmepụta na nchekwa nke nsị iji mee ka ubi ahụ bụrụ fatịlaịza.
Mmepụta nke ngwaahịa anụmanụ dị ka ngwaahịa mmiri ara ehi
Nchekwa nke ụgbọala na ngwá ọrụ ugbo
Mmepụta ndị ọzọ dabara na njirimara nke ugbo ahụ.
1.
"Ụlọ ọrụ Ugbo"
akwụkwọ ọkọwa okwu. cambridge.org/. mahadum Cambridge.
2.Ọdọ, jeremy(2014).
Nkwupụta agwa ụlọ ọrụ ugbo nke mba.
London: keakukoala England.
3.Ọdọ jeremy;Edwards,Bob. keakụkọala Ụgboebe.
London:keakụkọala England.
Bob.
keakukoala
,
.
↑ 3.Ọdọ, jeremy;Edw
,Bob.
.
Ọdọ
Farmstead . dictionary.cambridge.org/ . Cambridge University. Retrieved on 27 April 2023.
↑ Lake (2014). National Farmsteads Character Statement (in en). London: Historic England.
↑ Lake. Historic Farmsteads . London: Historic England.