Victor Omagbemi

Victor Omagbemi
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereVictor Dezie
aha ezinụlọ yaOmagbemi Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya22 Mee 1967 Dezie
ŃnàJames Omagbemi Dezie
Dị/nwunyeMary Onyali-Omagbemi Dezie
ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpisprinting Dezie
so na1991 World Championships in Athletics, 1993 World Championships in Athletics, 1992 African Championships in Athletics Dezie

Victor Omagbemi (amuru ya 22 Mee 1967) bu onye oso oso Naijiria lara ezumike nka. O meriri ma 100 na 200 mita na asọmpi Africa nke 1992 .

Omagbemi gbara nke anọ ọsọ 4 x 100 mita relay na asọmpi mba ụwa nke 1991 ya na ndị otu egwuregwu George Ogbeide, Olapade Adeniken na Davidson Ezinwa .

Ọ lụrụ Mary Onyali-Omagbemi .

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Victor Omagbemi at World Athletics

Àtụ:Footer African Champions men's 100 metres Àtụ:Footer African Champions men's 200 metres