ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt, Jémanị ![]() |
aha enyere | Viola ![]() |
aha ezinụlọ ya | Shafik ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Julaị 1961 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Schönaich ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | filmmaker, onye nhazi ederede, onye nhazi ndu ihe nkiri ![]() |
onye were ọrụ | University of Zurich ![]() |
Viola Shafik bụ onye Egypt-German na-eme ihe nkiri, onye nhazi, na onye na-eme fim.[1]
A mụrụ Shafik na Schönaich, Baden-Württemberg, Germany nye nna onye Ijipt na nne onye Germany. Ọ gụrụ gbasara ọmụmụ Oriental na ọmụmụ German na Academy of Fine Arts. Ọ natara PhD ya n'afọ 1994. E mechara bipụta akwụkwọ edemede ya, Arab Cinema: History and Cultural Identity n'asụsụ Bekee n'afọ 1998. Ọ biri na New York na 1996 n'ihi onyinye sitere na Rockefeller Humanities Foundation.[2] Shafik akụziwo na Mahadum America dị na Cairo na Mahadụ Zürich .[1] Ọ bụkwa onye ndụmọdụ maka ọzụzụ La Biennale di Venezia, al-Rawi Screenwriters Lab, na Dubai Film Connection. Ọ na-ahazi mmemme ihe nkiri.[3] Shafik abụwo onye ntụgharị maka telivishọn German.[2]
Ugbu a, ọ bụ onye isi ọmụmụ nke MENA (Middle Eastern na North African) Programme Documentary Campus, atụmatụ nke na-elekwasị anya na iduzi na imepụta ihe nkiri na mba Middle East na North Africa.[3][4]