ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
Aha enyere | Vivan ![]() |
aha ezinụlọ ya | Mensah ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Jụn 1972 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Akan language ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
ụdị egwuregwu | Footbọl, sports nutrition ![]() |
Vivian Mensah (amụrụ na 13 na onwa isii, na afọ 1972) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke gbara bọọlụ dị ka onye na-agbachitere otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 1999 FIFA Women's World Cup. Na klọb ọ gbara bọọlụ maka La Ladies na Ghana.[1]